Lyrics: Phyno – 'Asai'
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai
Share
